The emperor
The conqueror
The champion
The lion is here
Nzọgbu nzọgbu
Enyi mba (bụ) Enyi
Tuo ya dike (ah aaah)
Le/Ne nu dike (ah aaah)
Tuo ya dike (ah aaah)
Le/Ne nu dike (ah aaah)
Ihe eji a mara dike e ruo nu
Egwu e change go
Ihe eji a mara dike e ruo nu
Egwu adagharigo
O nwere ngabasị (ah aaah)
Ọ na-emekasị (ah aaah)
O nwere ngabasị (ah aaah)
Ọ na-apịakasị (ah aaah)
Ebubedike (ah aaah)
Ife erikekwe (ah aaah)
Nwanyị manarịa (ah aaah)
Achalaugo dike (ah aaah)
Clear the road for who sabi
Who dey who dey who dey who dey
Step aside for the game changer
Who dey who dey who dey who dey
Onye a na-ekwu maka ya a pụtago
Who dey who dey who dey who dey
Anụ a na-agba egbe ọ na-ata nri
Who dey who dey who dey who dey
O nwere ngabasị (ah aaah)
Ọ na-emekasị (ah aaah)
O nwere ngabasị (ah aaah)
Ọ na-apịakasị (ah aaah)
Ebubedike (ah aaah)
Ife erikekwe (ah aaah)
Nwanyị manarịa (ah aaah)
Achalaugo dike (ah aaah)
The emperor
The conqueror
The champion
The lion is here
Nzọgbu nzọgbu
Enyi mba (bụ) Enyi
Tuo ya dike (ah aaah)
Le/Ne nu dike (ah aaah)
Tuo ya dike (ah aaah)
Le/Ne nu dike (ah aaah)
Ihe eji a mara dike e ruo nu
Egwu e change go
Ihe eji a mara dike e ruo nu
Egwu adagharigo
O nwere ngabasị (ah aaah)
Ọ na-emekasị (ah aaah)
O nwere ngabasị (ah aaah)
Ọ na-apịakasị (ah aaah)
Ebubedike (ah aaah)
Ife erikekwe (ah aaah)
Nwanyị manarịa (ah aaah)
Achalaugo dike (ah aaah)
O que você acha desta tela e suas ferramentas? 🤔
Participar da pesquisaMais de 15 cursos com aulas exclusivas, materiais didáticos e exercícios por R$49,90/mês.
Tenha acesso a benefícios exclusivos no App e no Site
Chega de anúncios
Mais recursos no app do Afinador
Atendimento Prioritário
Aumente seu limite de lista
Ajude a produzir mais conteúdo